Fake Life Lyrics
Enwero ego na eme nwoke onye afu akpaba agwa ka obu isi mgbaka
Ka onwelu isi mgbaka
Social media eme go anyi ife ona etinye guys na ife mkpakasi
Fake life na erikwa Ajo ego rapu kwa ife ifulu na ilu akwukwo
Onye usa si gi rapu ife edelu na motor irapu kwa ife edelu ma golu motor
Nju kwa kwa ebe ka ebu eje
Ebe imana obu ojobo ka ina alu igbanye camera mebe nkpotu
ime gide ndi akwa red tinyelu gi alu igbayariba oso ka osa ndi Ghana
I bu osa ndi ghana
Okwa gi welu nwayo now iju ilu akwukwo akalu gi mma
obuzia na pressure kalia gi alu ije bulu bible gbagobe gbada
Onye afulu tata si biko fu kwakwa y echi
Maka onu na eriri na odiro kwa mma ibu onu
Onye ana ekili ekili adiro mma ibu onu
Onye nwelu ego adi ekwu oke okwu olololo
Maka nkpotu na ebute Ajo anya olololo
Ekwe zina ka pressure kalia gi alu maka ife Ifulu na ilu akwukwo
Nwanyi say no to competition ona etinye nwanyi na oke nkwu yari
Mgbe nkwu yari ga aguzi nu gi ike i ga adikwa cheap ka afia onye Hausa
Nsi na enwero ego na eme nwoke onye afu akpaba agwa ka obu isi mgbaka
Ka onwelu isi mgbaka
Imana Social media eme go anyi ife ona etinye guys na ife mkpakasi
Fake life na erikwa Ajo ego rapu kwa ife ifulu na ilu akwukwo
WATCH VIDEO
ABOUT THIS SONG
Release Year : 2024
Album : (Single)
Added By : Farida
SEE ALSO
AUTHOR
UMU OBILIGBO
Nigeria
UMU OBILIGBO is a music duo made up of IFEANYI OKPUOZOR OBILIGBO and CHUKWUEBUKA AKUNWAFOR OBILIGBO ...
YOU MAY ALSO LIKE