Ifenkili Lyrics
Obu Onye obu Onye Muru nwa
Bikonu onye ọbụ onye mụrụ nwa
Your beauty dey choke isi men agbakaala
As e enter the place everybody a tụgharịa
Nwa bụ ife nkili
Aya bu ifenkili
Nwa bụ ifenkili
Mpa ya bụ onye nkụzi
Nwa bụ ife nkili
Aya bu ifenkili
Nwa bụ ifenkili
Mpa ya bụ onye nkụzi
Mmadụ maka ta mma ijuo chukwu ma omee pasha
Imakwana kam si kwado bu na okwu bia men pasa
Anam acho Onye mu Nwa
Achorom ka mu na ya biri
Anam acho Onye mu Nwa
Achorom ka mu na ya biri
Nwa bụ ife nkili
Aya bu ifenkili
Nwa bụ ifenkili
Mpa ya bụ onye nkụzi
Nwa bụ ife nkili
Aya bu ifenkili
Nwa bụ ifenkili
Mpa ya bụ onye nkụzi
Obu Onye obu Onye Muru nwa
Bikonu onye ọbụ onye mụrụ nwa
Your beauty dey choke isi men agbakaala
As e enter the place dverybody a tụgharịa
Nwa bụ ife nkili
Aya bu ifenkili
Nwa bụ ifenkili
Mpa ya bụ onye nkụzi
Nwa bụ ife nkili
Aya bu ifenkili
Nwa bụ ifenkili
Mpa ya bụ onye nkụzi
WATCH VIDEO
ABOUT THIS SONG
Release Year : 2023
Album : Ifenkili (Single)
Added By : Farida
SEE ALSO
AUTHOR
YOU MAY ALSO LIKE