Home Search Countries Albums

Inozikwa Omee

KEN ERICS

Inozikwa Omee Lyrics

Preparing for Your healing
My God! Oh my God
I’m waiting for that touch
That sends pain away
Believing I’ll just wake up
And know it’s all a dream
I'm falling down the tunnel
My hopes are blown away
Going off my mind
I’m begging you my God
Waiting for my children
To keep my dreams alive

Inozikwa omee

Anya mmiri ejuwo nu m Anya
Chukwu inózikwa omee
(Inózikwa omee)
Obi agbawa nwa gi
Chim o inózikwa omee
(Inozikwa omee)
Eri mjiri bia nu uwam o
So Akikó ka ana ako
(Inozikwa omee)
Ihe mbu n'obi Olileanya m Nile
Ha Nile gwuru agwu eh
(Inózikwa omee?)


My Life is torn apart
My hopes are gone with the wind
(Inózikwa omee?)
My whole world is crumbled,
That's not how to live
(Inózikwa omee?)
Ariri erigbuonum ooo chim o imukwa anya .. Inozikwa Omee
Okwa ino n’eluigwe nke gi n'ele k'o n’eme m oo.
(Inozikwa omee ?)
Anam aju nu gi ajuju Chukwu inózikwa omee ewoo
(Inozikwa omee?)
Ewo zam Ihe m juru Chim o inózikwa omee?
(Inozikwa omee?)

Giving all I've lived for
To Satisfy my flesh
Thrown away my visions
That I might live again
Believing I’ll just wake up
And see It’s all a dream
I’m falling down the tunnel
My hopes are blown away
Am going off my mind
Begging oh my God
Waiting for my children
To keep my dreams alive.

Inozikwa omee?

 Anya mmiri ejuwo nu m Anya
Chukwu inózikwa omee
(Inózikwa omee)
Obi agbawa nwa gi
Chim o inózikwa omee
(Inozikwa omee)
Eri mjiri bia nu uwam o
So Akikó ka ana ako
(Inozikwa omee)
Ihe mbu n'obi Olileanya m Nile
Ha Nile gwuru agwu eh
(Inózikwa omee?)

My Life is turn apart
My hopes are gone with the wind
(Inózikwa omee?)
My whole world is crumbled,
That's not how to live
(Inózikwa omee?)
 Ariri erigbuenum oh Chim o imukwa anya.. Inozikwa Omee..
Okwa ino n’eluigwe nke gi n'ele k’o n’eme m oo
(Inozikwa omee ?)
Anam aju nu gi ajuju Chukwu inózikwa omee ewoo
Inozikwa omee?
Ewo zam Ihe m juru Chim o inózikwa omee?
Inozikwa omee?

Uwa mbiara odi iche? Chukwu lezienum Anya ebere
Achorom imu nwa nkem o, Chineke chetanum o
Inozikwa omee?
Obi agbawanum o Chukwu
inozikwa omee?
Inozikwa omee?
Nna metu m aka gi
Chim oh Kam kuru nwa eh
Inozikwa omee, Inozikwa omee
Inozikwa omee, Inozikwa omee
Inozikwa omee, Inozikwa omee
Inozikwa omee, Inozikwa omee
Inozikwa omee, Inozikwa omee
Inozikwa omee, Inozikwa omee

Inozikwa omeeeeeeeeeee

Enjoy Synced Lyrics With Our Mobile App

Download on Google PlayGet it on App Store

WATCH VIDEO

ABOUT THIS SONG


Release Year : 2019


Album : Inozikwa omee


Added By : Afrika Lyrics

SEE ALSO

AUTHOR

KEN ERICS

Nigeria

Born on February 28, 1985, Ekenedilichukwu Ugochukwu Eric Nwenweh, professionally known as Ken Erics ...

YOU MAY ALSO LIKE