Home Search Countries Albums

Omemma

SINACH Feat. NOLLY

Read en Translation

Omemma Lyrics


A na m enye gi ekele 
Omemma eh, Omemma eh 
I worship you

A na m enye gi ekele 
Omemma eh, Omemma eh 

(Sing with me lets go)

A na m enye gi ekele
Omemma eh, Omemma eh
I worship you

A na m enye gi ekele
Omemma eh, Omemma eh
I worship you

You've been so good to me
Faithful God
You are so good
You are so kind
King of all kings
Lord of all lords
Champion of champions
I am giving you the praise

A na m enye gi ekele
Omemma eh, Omemma eh
I worship you

A na m enye gi ekele
Omemma eh, Omemma eh
I worship you

I dighi agbanwe agabanwe(Omemma)
I juru obi m eju(Oh joy)
Ka m bulie gi elu
Otito diri gi
Eze ndi Eze

A na m enye gi ekele
Omemma eh, Omemma eh
I worship you

A na m enye gi ekele
Omemma eh, Omemma eh
I worship you

Ekele, ekele
Omema ekele
I worship you

Ekele, ekele, ekele
Ekele, ekele, ekeleee
I worship you

Ekele, ekele, ekele
Ekele, ekele, ekeleeee
I worship you

(One more time)

Ekele, ekele, ekele
Ekele, ekele, ekeleeee
I worship you

(With your hands come on)

Son of the most high
Omemma agbakulu ezulike
Aka n’agwọ Ọria
Echeta obi esie ike
Jesus okwa gi bụ nwanne out onye
Odogwu akataka
Eze uwa niine

Jesus Imela
Anyi n'enye gi ekele
Nna nalu otito
Na ọ sọsọ gi zulu ka e me
Odogwu akataka, anyi n'enye gu ekene
Papa nalu otito
Papa nalu ekene 

Anyi n'enye gi otito eh 
Anyi n'enye gi ekene eh

Ekele, ekele, ekele
Ekele, ekele, ekeleeee
I worship you

Ekele, ekele, ekele
Ekele, ekele, ekeleeee
I worship you

 

Enjoy Synced Lyrics With Our Mobile App

Download on Google PlayGet it on App Store

WATCH VIDEO

ABOUT THIS SONG


Release Year : 2019


Album : Omemma (Single)


Copyright : (c) 2019


Added By : Huntyr Kelx

SEE ALSO

AUTHOR

SINACH

Nigeria

Osinachi Joseph popularly known as Sinach, is a Nigerian Gospel music singer, songwriter, and senior ...

YOU MAY ALSO LIKE