Home Search Countries Albums

Umuigbo

FLAVOUR Feat. BIGGIE IGBA

Umuigbo Lyrics


Anywhere you go o
Anywhere you go o
If you no see Igbo man
Nwanne gi gbo cha
Ayammama

Gba cha pu oso
Na Ebe a fu lelele
Ayammama
Lacha pu oso
Ebe a fu tinye ti
Ayammama
Obodo sili ike na ndi Igbo (?)
A banye e ba fu e buli ike weputa
Ugochukwu nyelu anyi ya wa ka anyi ji na ga nu
Ayammama

Umuigbo nile
Umuigbo nile
Let’s come together
Na anyi ncha bu ofu
Chukwu bu ike anyi o
Chukwu bu ike anyi o
Chukwu bu ike anyi o
Yanwa ka anyi ji aga

Kam naba na ala igbo
Ebe afa a mulum o (ayammama)
Ile’m anyi na uku ifem yi bu Aba (ayammama)
Innoson (?) motor ka ona nu zi (ayammama)
Made in Nnewi
Yanwa kam na acho nu (ayammama)
Abakaliki rice, yanwa kam na e rizi (ayammama)
Akulu na manu e be osi bido
Maka na

Anywhere you go o
Anywhere you go o
If you no see Igbo man
Nwanne gi gbo cha
Chukwu bu ike anyi o
Chukwu bu ike anyi o
Chukwu bu ike anyi o
Yanwa ka anyi ji aga

Ogini di mere
Na anyi di a meh nwanne
Ogini di mere
Asusu anyi gi aga
Onye Igbo muta nwa
Osubalu ya oyibo
Oyibo amaka ma na oburu asusu anyi o
Ijele ba anyi o
Ya ka ina eme o
Biggie nwannem
Igbo bi ibo anyi kunie

Umuigbo nile
Umuigbo nile
Let’s come together
Na anyi ncha bu ofu
Chukwu bu ike anyi o
Chukwu bu ike anyi o
Chukwu bu ike anyi o
Yanwa ka anyi ji aga

Alili eligbom
Nbi banyi bulu nara (ayammama)
Akpata onyi na awum
Ya kam ji ebe zi (ayammama)
They rape our women o
Ya kam ji e ti zi
They starve our children
Ya kam ji e be zi (ayammama)
Nnamdi Kanu nwanne ji si ike (ayammama)
(?) Uchechukwu ga eme lili

Umuigbo nile
Umuigbo nile
Let’s come together
Na anyi ncha bu ofu
Anywhere you go o
Anywhere you go o
If you no see Igbo man
Nwanne gi go cha

Gba cha pu oso
Na Ebe a fu lelele
Ayammama
Lacha pu oso
Ebe a fu tinye ti
Umuigbo na agba mbo
Ya ka anyi na ekwu (ayammama)
(?)Ijele nwannem Chukwu ka anyi ji aga
Ayammama

Maka na
Chukwu bu ike anyi o
Chukwu bu ike anyi o
Chukwu bu ike anyi o
Yanwa ka anyi ji aga
Genevieve nwa
Na ndi Igbo gi aba (Ada Mbaise)
Ijele nwanne na ndi Igbo gi aba
(?) a ndi Igbo gi aba
Chimamanda Adichie na ndi Igbo gi aba

Enjoy Synced Lyrics With Our Mobile App

Download on Google PlayGet it on App Store

WATCH VIDEO

ABOUT THIS SONG


Release Year : 2020


Album : Flavour Of Africa (Album)


Copyright : © 2NITE Music Group


Added By : Farida

SEE ALSO

AUTHOR

FLAVOUR

Nigeria

Chinedu Okoli (born 23 November 1983), better known by his stage name Flavour N'abania or simply ...

YOU MAY ALSO LIKE